Coll.Edu Crime Admission List Entertainment Celebrity Gist

« | »

2019 Waec Igbo, Yoruba, Hausa Obj & Theory/Essay Questions and Answers

Posted by on April 28, 2019 — Drop A Comment


Waec 2019 Igbo Obj & Essay/Theroy Questions and answers is Available

MydportApril 28, 2019Answer0 Comments
Comments

[blogger][comment][Post]
Waec 2019 Igbo Obj & Essay/Theroy Questions and answers is Available, Use the link below to View igbo Obj and theory answers

Igbo 2 (Essay)** – 9:30 a.m. – 11:30 a.m
Igbo 1 (Objective)** – 11:30 a.m. – 12:30 p.m.

Waec 2019 Igbo Obj & Essay/Theroy Questions and answers is Available
api.whatsapp.com/send?phone=+2348109654692

[4/29, 09:55] Naijaflvaour: IGBO.

11

I)
ỊGBA alụkwaghị m bụ nkewa di na nwunye mgbe ha enwekwaghị ike ịnagide onwe ha. Na mgbe mbụ, oge gboo, ịgba alụkwaghị m anaghị adapụtakabe n’ihi na ndị ikwu na ibe di na nwunye na-enye aka n’idozi esemokwu ọbụna dapụtaara ha.

II)
ịgba n’ezi,
izu ohi,
ịkpa nsi,
amụtaghị nwa,
umeọmụmụ,
ịta amusu,
nwoke i tị nwunye ya ihe mgbe nile,
ịńụbiga mmanya oke.

III)
.Ọ na-etibi ụdọ ezi mmekọrịta dị n’ezinaụlọ abụọ ọ metụtara.

Ọ na-emekwa ka ụmụaka nwoke na nwanyị ahụ mụtara ghara inwe ezigbo ọzụzụ, nke a na-eme ka akparamagwa umuaka ahụ ghara idaba nke ọma.

Iji ma atụ, ụfọdụ nwere ike mụta aka ntụtụ, ịsị asị na ọtụtụ agwa ọjọọ ndị ọzọ.
[4/29, 10:33] Naijaflvaour: *IGBO*
(4a)
Ngwaa bu mkpuruokwu na-agwa anyi ihe mkpoaha di n’isiahiri mere, maobu ihe o ka ga-eme.

(4bi)
Isingwaa bu ya bu mkpuruokwu bu o kwuru ihe ndi ozo e wee gbapenyewezie ya n’ahu wee gbatia ihe a na-ekwu, nghota e wee diwanye karia.

(4bii)
Nyemakangwaa bu kpuruasusu anyi nwere na’asusu igbo izugbe na enyere ngwaa aka na-eme maobu ihe ga eme. A na-eji akarauhie wee na-ejiko ha na mmekangwaa onu iji mee ka ha buru nyemakangwa, ha bu: “na” na “ga”.

(4biii)
Infinitiiv maobu ndikangwaa bu mkpuruedemede igbo a gbakwunyere n’isingwaa na-aru oru dika nganiihu. A na-agbasokwa iwu ndakorita udaume oge a na-agbakwunye ha n’isingwaa. Omumaatu: i+kpo = ikpo(to carry)

(4biv)

(4c)
(i) Ebee – nyemakangwaa
(ii) rie – ngwa
(iii) Osooso – nyemakangwaa
(iv) Tufia – mkpu
(v) m – nnochiaha
[4/29, 10:33] Naijaflvaour: IGBO

8a)
Akubuzo kwuru si na onye amuma anaghi adi ire
n’ala be Nna ya.
8b)
Akubuzo mere Nke a Iji gbochie umu Odigo ya
izu ya ohi.
8c)
– Ahuhu o tara oru ubi ya.
– O naghi eri ego ya.
– O naghi Eyo Ezigbo uwe.
– O naghi eziputa ihe o koro na ubi.
– O kweghi anu Nwaanyi.
8d)
– Aghara ndu kpaa aku ndi iro erisia ya.
– Mmechapuaka na-emepe Uzo.
– Ihe obula Onye na-ese ya kwube ya olu Maka
echi di ime
6a)
i) O gwara ya ka o ga gbaa ubi ahu ogige
ghurugburu, tinye ya nani otu ohgere, na otu
akuku ebe anu ohia ndi ahu nwere ike isi wee
piobata na aguu na-agu ha
ii) O gwakwara nwoke ahu ka o tinyekwa onu uzo
a na-emeghe eme, na emechikwa emechi o ga-
esi na-abanye ubi ya mgbe obula o choro
iii) O gwakwara ya na o bu otu anuohia na
nwunye ya na-abia akpa mkpamkpa ahu
6b)
i) Ele gwara nwuye ya ka ha laa mana nwunye ya
juru aju.
ii) Ele gwara nwuye ya ka o kee mkwucha n’ihi
na o bu nani otu oghere ahu ka ha nwere ike isi
laa ma ihe oso mee.
iii) Ele gwakwaaziri ya isi ha tatu, tatu, ka ha
gaa lee ma afo ha o ga ekwekwa gafee ngwa
ngwa n’oghere ahu ma ihe oso mee
6c)
Ihe Ele tiri mgbe o huru ozu nwunye ya bu: “Ele
wee tie Mkpu si, afo ekweghi ukwu zuru Ike.
6d)
i) Akuko a na-akuziri anyi na ihe o bula na-ato
uto na-egbukwa egbu.
ii) O na-akuziri anyi na mmadu kwesiri ige di ya
nti mgbe o bula o gwara ya Okwu.
iii) O na akuziri anyi na akpiri ogologo adighi
mma
11a)
Ogbanje bu mmadu igba uwa nje maobu igba
uwa uno
11b)
i) Ogbanje ulo
ii) Ogbanje mmiri
iii) Ogbanje ukwu osisi
iv) Ogbanje ukwu osisi
11c)
i) Ha na- aria oke oria karia okuko udummiri
ii) Ejiji ha na- apukari iche n’ ebe nke ihe ha di,
dika iyikari ihe mmemme obara obara
iii) Ha na ebu akara e nyere ha n’ahu mgbe ha
nwuru wee loghachikwa uwa ozo
iv) Ha na aga n’uzo ha a na ekwu okwu
2a)
Olilo udaume bu otu udaume ime ka udaume
nodebere ya yie ya na mkpoputa mkpuruokwu
abuo nodebere onwe ha.


Share this post below ??


Want To Promote Your Music, Videos, Mixtapes, Comedy video or for Sponsored Posts On DailySchoolGist? Click Here Or Talk To Us On Whatsapp +2349083881148

Want To Get Our Latest Updates As Soon as it drops? Join Our Group On Whatsapp,


No Responses Yet

Leave a Reply

« | »